-
Joshụa 19:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ọ bụkwa ha nwe ógbè niile dị gburugburu obodo ndị a niile ruokwa Belat-bia, ya bụ, Rema nke dị n’ebe ndịda. Ebe ndị a niile ka ebo Simiọn ketara, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
-