Joshụa 20:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ ga-ebikwa n’obodo ahụ ruo mgbe nzukọ unu ga-ekpe ya ikpe.+ A chọpụta na ọ ghọrọ ya ọghọm, ọ ga-ebi ebe ahụ ruo mgbe nnukwu onye nchụàjà nọ n’oge ahụ nwụrụ.+ Ọ bụ mgbe ahụ ka ọ ga-alaghachi n’obodo o si gbapụ, banye n’obodo ya nakwa n’ụlọ ya.’”+
6 Ọ ga-ebikwa n’obodo ahụ ruo mgbe nzukọ unu ga-ekpe ya ikpe.+ A chọpụta na ọ ghọrọ ya ọghọm, ọ ga-ebi ebe ahụ ruo mgbe nnukwu onye nchụàjà nọ n’oge ahụ nwụrụ.+ Ọ bụ mgbe ahụ ka ọ ga-alaghachi n’obodo o si gbapụ, banye n’obodo ya nakwa n’ụlọ ya.’”+