Joshụa 21:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Eyin+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, Jọta+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, na Bet-shimesh na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. E si n’ebo abụọ ahụ nye ha obodo itoolu a.
16 Eyin+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, Jọta+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, na Bet-shimesh na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. E si n’ebo abụọ ahụ nye ha obodo itoolu a.