Joshụa 22:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe ihe a mechara, ebo Ruben, ebo Gad, na ọkara ebo Manase hapụrụ ndị Izrel ndị ọzọ na Shaịlo, nke dị n’ala Kenan, lawa Gilied,+ bụ́ ala ha ketara. Ebe a ka ha bi n’ihi na ọ bụ ebe Jehova gwara Mosis ka ha biri.+
9 Mgbe ihe a mechara, ebo Ruben, ebo Gad, na ọkara ebo Manase hapụrụ ndị Izrel ndị ọzọ na Shaịlo, nke dị n’ala Kenan, lawa Gilied,+ bụ́ ala ha ketara. Ebe a ka ha bi n’ihi na ọ bụ ebe Jehova gwara Mosis ka ha biri.+