Joshụa 22:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mgbe Ekan+ nwa Zira nupụrụ isi, zuru ihe e kwesịrị ibibi ebibi, ọ̀ bụ na Chineke ewesaghị ndị Izrel niile iwe?+ Ọ bụghịkwa naanị Ekan nwụrụ n’ihi ihe ọjọọ ahụ o mere.’”+
20 Mgbe Ekan+ nwa Zira nupụrụ isi, zuru ihe e kwesịrị ibibi ebibi, ọ̀ bụ na Chineke ewesaghị ndị Izrel niile iwe?+ Ọ bụghịkwa naanị Ekan nwụrụ n’ihi ihe ọjọọ ahụ o mere.’”+