Joshụa 23:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe ọtụtụ afọ gachara, mgbe Jehova mere ka ndị Izrel zuoro ndị iro niile gbara ha gburugburu ike,+ mgbe Joshụa merela agadi, kaa ezigbo nká,+
23 Mgbe ọtụtụ afọ gachara, mgbe Jehova mere ka ndị Izrel zuoro ndị iro niile gbara ha gburugburu ike,+ mgbe Joshụa merela agadi, kaa ezigbo nká,+