Joshụa 23:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Unu ahụkwala ihe niile Jehova bụ́ Chineke unu mere mba ndị a niile n’ihi unu. Jehova bụ́ Chineke unu meere unu ya maka na ọ bụ ya na-alụrụ unu agha.+
3 Unu ahụkwala ihe niile Jehova bụ́ Chineke unu mere mba ndị a niile n’ihi unu. Jehova bụ́ Chineke unu meere unu ya maka na ọ bụ ya na-alụrụ unu agha.+