Joshụa 23:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Naanị otu onye n’ime unu ga-achụ otu puku mmadụ ọsọ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu na-alụrụ unu agha,+ otú o kwere unu ná nkwa.+
10 Naanị otu onye n’ime unu ga-achụ otu puku mmadụ ọsọ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu na-alụrụ unu agha,+ otú o kwere unu ná nkwa.+