Ndị Ikpe 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ya asị ya: “Biko, nye m onyinye gosiri na ị gọziela m, n’ihi na ọ bụ otu ibé ala nke dị n’ebe ndịda* ka i nyere m. Biko, nyekwuo m Gọlọt-meyim.”* Keleb wee nye ya Gọlọt Mgbago na Gọlọt Ndịda.
15 Ya asị ya: “Biko, nye m onyinye gosiri na ị gọziela m, n’ihi na ọ bụ otu ibé ala nke dị n’ebe ndịda* ka i nyere m. Biko, nyekwuo m Gọlọt-meyim.”* Keleb wee nye ya Gọlọt Mgbago na Gọlọt Ndịda.