Ndị Ikpe 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma ebo Juda na ebo Simiọn ụmụnne ha gawara agha. Ha wee lụso ndị Kenan bi na Zifat agha ma bibie obodo ahụ kpamkpam.+ Ha wee kpọọ obodo ahụ Họma.*+
17 Ma ebo Juda na ebo Simiọn ụmụnne ha gawara agha. Ha wee lụso ndị Kenan bi na Zifat agha ma bibie obodo ahụ kpamkpam.+ Ha wee kpọọ obodo ahụ Họma.*+