Ndị Ikpe 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Mmụọ ozi Jehova+ wee si na Gilgal+ gbagoo Bokim wee sị: “M kpọpụtara unu n’Ijipt ma kpọbata unu n’ala m ṅụụrụ nna nna unu hà iyi na m ga-enye ha.+ M sịkwara, ‘Agaghị m emebi ọgbụgba ndụ mụ na unu.+
2 Mmụọ ozi Jehova+ wee si na Gilgal+ gbagoo Bokim wee sị: “M kpọpụtara unu n’Ijipt ma kpọbata unu n’ala m ṅụụrụ nna nna unu hà iyi na m ga-enye ha.+ M sịkwara, ‘Agaghị m emebi ọgbụgba ndụ mụ na unu.+