Ndị Ikpe 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova wụkwasịrị ya mmụọ ya,+ o wee bụrụ onyeikpe Izrel. Mgbe ọ gara agha, Jehova nyefere Kushan-rishateyim eze Mesopotemia* n’aka ya, ya emerie Kushan-rishateyim.
10 Jehova wụkwasịrị ya mmụọ ya,+ o wee bụrụ onyeikpe Izrel. Mgbe ọ gara agha, Jehova nyefere Kushan-rishateyim eze Mesopotemia* n’aka ya, ya emerie Kushan-rishateyim.