Ndị Ikpe 4:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ma Jeel nwunye Hiba weere mkpọ́ e ji ejide ụlọikwuu, werekwa hama. Ka Sisera na-ehi ezigbo ụra maka na ike gwụrụ ya, o heere ehere gakwuru ya ma kụnye mkpọ́ ahụ n’akụkụ ntị ya, kụgide ya n’ala. Sisera wee nwụọ.+ Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:21 Ụlọ Nche,8/1/2015, p. 15
21 Ma Jeel nwunye Hiba weere mkpọ́ e ji ejide ụlọikwuu, werekwa hama. Ka Sisera na-ehi ezigbo ụra maka na ike gwụrụ ya, o heere ehere gakwuru ya ma kụnye mkpọ́ ahụ n’akụkụ ntị ya, kụgide ya n’ala. Sisera wee nwụọ.+