Ndị Ikpe 5:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ matịrị aka were mkpọ́ e ji ejide ụlọikwuu,Jiri aka nri ya were hama ndị ọrụ. O wee kụọ ya Sisera, kụpuo ya isi. O wee kụrie akụkụ ntị ya ma kpọpuo ya.+
26 Ọ matịrị aka were mkpọ́ e ji ejide ụlọikwuu,Jiri aka nri ya were hama ndị ọrụ. O wee kụọ ya Sisera, kụpuo ya isi. O wee kụrie akụkụ ntị ya ma kpọpuo ya.+