Ndị Ikpe 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ndị Izrel malitekwara ime ihe dị njọ n’anya Jehova.+ Jehova wee nyefee ha n’aka ndị Midian ruo afọ asaa.+
6 Ma ndị Izrel malitekwara ime ihe dị njọ n’anya Jehova.+ Jehova wee nyefee ha n’aka ndị Midian ruo afọ asaa.+