Ndị Ikpe 6:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Gidiọn zara ya, sị: “Biko, Jehova. Olee otú m ga-esi azọpụta Izrel? Lee, ọ bụ ọnụmara* anyị kacha nta n’ebo Manase, ọ bụkwa m kacha nta n’ụlọ nna m.” Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:15 Ụlọ Nche,8/1/2000, p. 16-17
15 Gidiọn zara ya, sị: “Biko, Jehova. Olee otú m ga-esi azọpụta Izrel? Lee, ọ bụ ọnụmara* anyị kacha nta n’ebo Manase, ọ bụkwa m kacha nta n’ụlọ nna m.”