Ndị Ikpe 6:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Gidiọn wee gaa sie nwa ewu, jirikwa ntụ ọka dị otu efa* mee achịcha na-ekoghị eko.+ O tinyere anụ ahụ na nkata, tinyekwa mmiri anụ ahụ n’ite e ji esi nri. O wee buru ha bupụtara ya ma busara ya ha n’okpuru nnukwu osisi ahụ.
19 Gidiọn wee gaa sie nwa ewu, jirikwa ntụ ọka dị otu efa* mee achịcha na-ekoghị eko.+ O tinyere anụ ahụ na nkata, tinyekwa mmiri anụ ahụ n’ite e ji esi nri. O wee buru ha bupụtara ya ma busara ya ha n’okpuru nnukwu osisi ahụ.