Ndị Ikpe 6:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Gidiọn mataziri na ọ bụ mmụọ ozi Jehova.+ Gidiọn sịrị ozugbo: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ahụla m mmụọ ozi Jehova ihu na ihu!”+
22 Gidiọn mataziri na ọ bụ mmụọ ozi Jehova.+ Gidiọn sịrị ozugbo: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ahụla m mmụọ ozi Jehova ihu na ihu!”+