-
Ndị Ikpe 6:39Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
39 Ma, Gidiọn gwara ezi Chineke, sị: “Ewerela m oké iwe, kama ka m rịọ naanị otu arịrịọ ọzọ. Biko, ka m jiri ajị anụ a nwalee naanị otu ugboro ọzọ. Biko, ka igirigi daa n’ala a niile, ma ka ọ bụrụ naanị n’ajị anụ a ka ọ na-agaghị adasa.”
-