Ndị Ikpe 7:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 O wee kee narị ụmụ nwoke atọ (300) ahụ ụzọ atọ, nye ha niile opi,+ bunyekwa ha nnukwu ite ndị e tinyere ọwa ọkụ n’ime ha.
16 O wee kee narị ụmụ nwoke atọ (300) ahụ ụzọ atọ, nye ha niile opi,+ bunyekwa ha nnukwu ite ndị e tinyere ọwa ọkụ n’ime ha.