Ndị Ikpe 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụ ka e wee bọọ ọbọ maka ogbugbu e gburu ụmụ Jerubel iri asaa, ka ọbara ha wee dịrị n’isi Abimelek nwanne ha maka na o gburu ha+ nakwa n’isi ndị isi Shikem maka na ha nyeere ya aka gbuo ụmụnne ya.
24 Ọ bụ ka e wee bọọ ọbọ maka ogbugbu e gburu ụmụ Jerubel iri asaa, ka ọbara ha wee dịrị n’isi Abimelek nwanne ha maka na o gburu ha+ nakwa n’isi ndị isi Shikem maka na ha nyeere ya aka gbuo ụmụnne ya.