Ndị Ikpe 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe Abimelek nwụrụ, Tola nwa Pua, nwa nwa Dodo, onye Ịsaka, pụtara ịzọpụta Izrel.+ O bi na Shemia, n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu.
10 Mgbe Abimelek nwụrụ, Tola nwa Pua, nwa nwa Dodo, onye Ịsaka, pụtara ịzọpụta Izrel.+ O bi na Shemia, n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu.