Ndị Ikpe 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ mụrụ ụmụ nwoke iri atọ ndị na-agba jakị iri atọ. Ha nwekwara obodo iri atọ. A na-akpọ obodo ndị ahụ Havọt-jeya+ ruo taa. Ha dị na Gilied.
4 Ọ mụrụ ụmụ nwoke iri atọ ndị na-agba jakị iri atọ. Ha nwekwara obodo iri atọ. A na-akpọ obodo ndị ahụ Havọt-jeya+ ruo taa. Ha dị na Gilied.