-
Ndị Ikpe 10:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ha wee chie ndị Izrel ọnụ n’ala, megbuokwa ha nke ukwuu n’afọ ahụ. Ha nọ na-emegbu ndị Izrel niile bi n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan ruo afọ iri na asatọ, ya bụ, ndị bi n’ala bụ́bu ala ndị Amọraịt nke dị na Gilied.
-