-
Ndị Ikpe 10:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ndị Amọn na-agafekwa Osimiri Jọdan lụso ebo Juda, Benjamin, na Ifrem agha. Izrel wee na-ata nnukwu ahụhụ.