Ndị Ikpe 10:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ka oge na-aga, ndị Amọn+ kpọkọtara ndị agha ha, ha wee maa ụlọikwuu na Gilied. Ndị Izrel wee zukọta maa ụlọikwuu na Mizpa.
17 Ka oge na-aga, ndị Amọn+ kpọkọtara ndị agha ha, ha wee maa ụlọikwuu na Gilied. Ndị Izrel wee zukọta maa ụlọikwuu na Mizpa.