Ndị Ikpe 11:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe ha si n’ala ịkpa na-aga, ha abanyeghị n’ala Ịdọm+ nakwa n’ala Moab. Ha si n’ebe ọwụwa anyanwụ Moab+ gafere ma maa ụlọikwuu n’ofe mmiri Anọn. Ha abanyeghị n’ala Moab, maka na mmiri Anọn bụ ókè nke ala Moab.+
18 Mgbe ha si n’ala ịkpa na-aga, ha abanyeghị n’ala Ịdọm+ nakwa n’ala Moab. Ha si n’ebe ọwụwa anyanwụ Moab+ gafere ma maa ụlọikwuu n’ofe mmiri Anọn. Ha abanyeghị n’ala Moab, maka na mmiri Anọn bụ ókè nke ala Moab.+