Ndị Ikpe 11:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Jehova wee wụkwasị Jefta mmụọ ya.+ Jefta wee si na Gilied nakwa na Manase gafere gaa Mizpa* nke Gilied.+ O sikwa na Mizpa nke Gilied na-aga ka ọ gakwuru ndị Amọn. Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:29 Ụlọ Nche,5/15/2007, p. 9
29 Jehova wee wụkwasị Jefta mmụọ ya.+ Jefta wee si na Gilied nakwa na Manase gafere gaa Mizpa* nke Gilied.+ O sikwa na Mizpa nke Gilied na-aga ka ọ gakwuru ndị Amọn.