Ndị Ikpe 12:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe m hụrụ na unu agaghị azọpụta m, m kpebiziri ime ihe gaara ata isi m ma gaa lụso ndị Amọn+ agha, Jehova nyefekwara ha n’aka m. Gịnịzi mere unu ji bịa ịlụso m agha taa?” Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:3 Ụlọ Nche,5/15/2007, p. 10
3 Mgbe m hụrụ na unu agaghị azọpụta m, m kpebiziri ime ihe gaara ata isi m ma gaa lụso ndị Amọn+ agha, Jehova nyefekwara ha n’aka m. Gịnịzi mere unu ji bịa ịlụso m agha taa?”