Ndị Ikpe 13:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Nwaanyị ahụ wee gaa gwa di ya, sị: “Otu onye nke ezi Chineke bịakwutere m. O yiri mmụọ ozi nke ezi Chineke. Ọ dị ebube. Ajụghị m ya ebe o si bịa, ọ gwaghịkwa m aha ya.+
6 Nwaanyị ahụ wee gaa gwa di ya, sị: “Otu onye nke ezi Chineke bịakwutere m. O yiri mmụọ ozi nke ezi Chineke. Ọ dị ebube. Ajụghị m ya ebe o si bịa, ọ gwaghịkwa m aha ya.+