Ndị Ikpe 13:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma ọ sịrị m, ‘Ị ga-adị ime, mụọ nwa nwoke. Aṅụla mmanya ma ọ bụ ihe ọ bụla na-aba n’anya. Erikwala ihe ọ bụla na-adịghị ọcha n’ihi na nwa ahụ ga-abụ onye Naziraịt nke Chineke malite mgbe a mụrụ ya* ruo ụbọchị ọ ga-anwụ.’”
7 Ma ọ sịrị m, ‘Ị ga-adị ime, mụọ nwa nwoke. Aṅụla mmanya ma ọ bụ ihe ọ bụla na-aba n’anya. Erikwala ihe ọ bụla na-adịghị ọcha n’ihi na nwa ahụ ga-abụ onye Naziraịt nke Chineke malite mgbe a mụrụ ya* ruo ụbọchị ọ ga-anwụ.’”