-
Ndị Ikpe 13:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ezi Chineke wee gee Manoa ntị. Mmụọ ozi nke ezi Chineke bịakwutere nwaanyị ahụ ọzọ mgbe ọ nọ ọdụ n’ubi. Manoa di ya esoghị ya nọrọ n’ebe ahụ.
-