Ndị Ikpe 13:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mmụọ ozi Jehova apụtaghị n’ihu Manoa na nwunye ya ọzọ. Manoa wee mata na ọ bụ mmụọ ozi Jehova.+