Ndị Ikpe 13:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma nwunye ya sịrị ya: “Ọ bụrụ na Jehova chọrọ igbu anyị, ọ garaghị anara anyị àjà a na-esu ọkụ+ na àjà ọka anyị chụrụ, ọ garaghị egosi anyị ihe a niile, ọ garaghịkwa agwa anyị nke ọ bụla n’ihe ndị a.”
23 Ma nwunye ya sịrị ya: “Ọ bụrụ na Jehova chọrọ igbu anyị, ọ garaghị anara anyị àjà a na-esu ọkụ+ na àjà ọka anyị chụrụ, ọ garaghị egosi anyị ihe a niile, ọ garaghịkwa agwa anyị nke ọ bụla n’ihe ndị a.”