Ndị Ikpe 14:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma nne ya na nna ya amaghị na ihe a si n’aka Jehova, n’ihi na ọ* na-achọ ohere ọ ga-eji mee ndị Filistia ihe, ebe ọ bụ ndị Filistia na-achị Izrel n’oge ahụ.+
4 Ma nne ya na nna ya amaghị na ihe a si n’aka Jehova, n’ihi na ọ* na-achọ ohere ọ ga-eji mee ndị Filistia ihe, ebe ọ bụ ndị Filistia na-achị Izrel n’oge ahụ.+