Ndị Ikpe 14:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ụbọchị nke asaa, tupu anyanwụ adaa, ndị obodo ahụ sịrị ya: “Gịnị dị ụtọ karịa mmanụ aṅụ? Gịnịkwa siri ike karịa ọdụm?”+ Ọ sịrị ha: “A sị na unu ejighị ehi m kọọ ihe,+ Unu agaraghị akọwa ilu m.”
18 N’ụbọchị nke asaa, tupu anyanwụ adaa, ndị obodo ahụ sịrị ya: “Gịnị dị ụtọ karịa mmanụ aṅụ? Gịnịkwa siri ike karịa ọdụm?”+ Ọ sịrị ha: “A sị na unu ejighị ehi m kọọ ihe,+ Unu agaraghị akọwa ilu m.”