-
Ndị Ikpe 15:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Mgbe obere oge gachara, n’oge a na-ewe ọka wit n’ubi, Samsịn kpụ nwa ewu gaa ileta nwunye ya. Ọ sịrị: “M chọrọ ịbakwuru nwunye m n’ime ụlọ ya.” Ma nna nwunye ya ekweghị ka ọ banye.
-