Ndị Ikpe 15:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị Juda wee sị: “Gịnị mere unu ji bịa ịlụso anyị agha?” Ha wee zaa, sị: “Anyị bịara ijide Samsịn,* ka anyị megwara ya ihe o mere anyị.”
10 Ndị Juda wee sị: “Gịnị mere unu ji bịa ịlụso anyị agha?” Ha wee zaa, sị: “Anyị bịara ijide Samsịn,* ka anyị megwara ya ihe o mere anyị.”