Ndị Ikpe 15:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Samsịn wee sị: “Eji m ọkpụkpụ agba jakị gbuo ha, ha atọgbọrọ n’ikpo n’ikpo. Eji m ọkpụkpụ agba jakị kụgbuo otu puku (1,000) ụmụ nwoke.”+
16 Samsịn wee sị: “Eji m ọkpụkpụ agba jakị gbuo ha, ha atọgbọrọ n’ikpo n’ikpo. Eji m ọkpụkpụ agba jakị kụgbuo otu puku (1,000) ụmụ nwoke.”+