Ndị Ikpe 15:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Chineke wee gbapuo otu olulu nke dị na Lihaị, mmiri wee si na ya gbapụta.+ Mgbe ọ ṅụrụ mmiri ahụ, ike* ya lọghachiri, ya enweta onwe ya. Ọ bụ ya mere o ji kpọọ ebe ahụ En-hakọre.* Ebe ahụ dị na Lihaị ruo taa. Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:19 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),9/2023, p. 4
19 Chineke wee gbapuo otu olulu nke dị na Lihaị, mmiri wee si na ya gbapụta.+ Mgbe ọ ṅụrụ mmiri ahụ, ike* ya lọghachiri, ya enweta onwe ya. Ọ bụ ya mere o ji kpọọ ebe ahụ En-hakọre.* Ebe ahụ dị na Lihaị ruo taa.