-
Ndị Ikpe 16:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 A gwara ndị Gaza, sị: “Samsịn abatala ebe a.” Ha wee gbaa ya gburugburu ma chebiri ya n’ọnụ ụzọ ámá obodo n’abalị ahụ niile. Ha nọ jụụ n’abalị ahụ niile, na-asị: “Chi bọọ, anyị ga-egbu ya.”
-