-
Ndị Ikpe 16:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Delaịla mere ka ọ rahụ ụra n’ikpere ụkwụ ya. O wee kpọọ otu nwoke ma gwa ya ka ọ kpụpụ ntutu isi ya dị úkwù asaa. Mgbe a kpụchara ya isi, nwaanyị ahụ malitere igosi na ya ka ya ike n’ihi na ike ya nọ na-apụ ya n’ahụ́.
-