Ndị Ikpe 16:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Mgbe ha hụrụ Samsịn, ha toro chi ha, sị: “Chi anyị enyefeela onye iro anyị n’aka anyị, onye mebisịrị ala anyị+ ma gbuo ọtụtụ n’ime anyị.”+
24 Mgbe ha hụrụ Samsịn, ha toro chi ha, sị: “Chi anyị enyefeela onye iro anyị n’aka anyị, onye mebisịrị ala anyị+ ma gbuo ọtụtụ n’ime anyị.”+