-
Ndị Ikpe 16:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Ebe ọ bụ na obi dị ha ụtọ, ha sịrị: “Kpọọnụ Samsịn ka anyị jiri ya metụ ihe ọchị.” Ha wee kpọpụta Samsịn n’ụlọ mkpọrọ ka ha jiri ya mee ihe ọchị. Ha mere ka o guzoro n’etiti ogidi abụọ.
-