Ndị Ikpe 16:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Samsịn tiri mkpu sị: “Ka m* soro ndị Filistia nwụọ!” O wee jiri ike ya niile kwaa ogidi ndị ahụ aka. Ụlọ ahụ dagidere ndị isi ahụ na ndị niile nọ n’ime ya.+ Ndị o gburu mgbe ọ na-anwụ wee karịa ndị o gburu mgbe ọ nọ ndụ.+
30 Samsịn tiri mkpu sị: “Ka m* soro ndị Filistia nwụọ!” O wee jiri ike ya niile kwaa ogidi ndị ahụ aka. Ụlọ ahụ dagidere ndị isi ahụ na ndị niile nọ n’ime ya.+ Ndị o gburu mgbe ọ na-anwụ wee karịa ndị o gburu mgbe ọ nọ ndụ.+