-
Ndị Ikpe 17:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Mgbe o nyeghachiri nne ya ọlaọcha ahụ, nne ya weere narị mkpụrụ ọlaọcha abụọ (200) nye onye na-eji ọlaọcha akpụ ihe. O mere arụsị a pịrị apị na arụsị a kpụrụ akpụ. E wee dowe ha n’ụlọ Maịka.
-