Ndị Ikpe 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma e nwere otu nwa okorobịa onye Betlehem+ nke dị na Juda, onye si n’ezinụlọ Juda. Ọ bụ onye Livaị.+ O biteela aka n’ebe ahụ.
7 Ma e nwere otu nwa okorobịa onye Betlehem+ nke dị na Juda, onye si n’ezinụlọ Juda. Ọ bụ onye Livaị.+ O biteela aka n’ebe ahụ.