Ndị Ikpe 18:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ha gbagooro wee maa ụlọikwuu na Kiriat-jierim+ nke dị na Juda. Ọ bụ ya mere e ji akpọ ebe ahụ, nke dị n’ebe ọdịda anyanwụ Kiriat-jierim, Mehane-dan*+ ruo taa.
12 Ha gbagooro wee maa ụlọikwuu na Kiriat-jierim+ nke dị na Juda. Ọ bụ ya mere e ji akpọ ebe ahụ, nke dị n’ebe ọdịda anyanwụ Kiriat-jierim, Mehane-dan*+ ruo taa.