Ndị Ikpe 18:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ha banyere n’ụlọ Maịka buru arụsị ahụ a pịrị apị, efọd ahụ, arụsị ezinụlọ* ahụ, na arụsị ahụ a kpụrụ akpụ. Onye nchụàjà ahụ sịrị ha: “Gịnị ka unu na-eme?”
18 Ha banyere n’ụlọ Maịka buru arụsị ahụ a pịrị apị, efọd ahụ, arụsị ezinụlọ* ahụ, na arụsị ahụ a kpụrụ akpụ. Onye nchụàjà ahụ sịrị ha: “Gịnị ka unu na-eme?”