-
Ndị Ikpe 19:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Di ya wee chọrọ ya gaa ka ọ gwa ya okwu ka ọ lọghachi. Ọ kpọ onye na-ejere ya ozi. Ha gba jakị abụọ. Nwaanyị ahụ wee kpọbata ya n’ụlọ nna ya. Ozugbo nna nwaanyị ahụ hụrụ nwoke ahụ, ọ ṅụrịrị ọṅụ.
-